Happy 70th Birthday to the Founder of OGENDIGBO!


N’ubochi taa bu Emume ncheta omumu nke Afor Iri Asaa Onye bidoro OGENDIGBO — Maazi Amaechi Ugochukwu Onyenkuzigbo aka Rev Dr Vince Amaechi Onwukanjo, Onye isi Reconcilers Evangelical Ministries, na uloakwukwo nke eyemaka anakpo REMEC, na London.
Dr Vince dere akwukwo ise nke sitere n’akwkwo nso , ma dekwaa akwukwo isii ozo nke eji akuzi okwu Igbo. Obu kwa ya bu onye nbu malitere ikuzi okwu igbo na Intanet nke anakpo eBook – App, na London.
Obukwa otu nime ndi luru agha Biafra, mgbe odi afo iri na ise, obukwa Onye nemeputa ihe na inogidesi Ike ime ka omenala igbo guzosie Ike site na ibulite Okoloto ndigbo ka oputa ihe n’etiti ndi odida anyanwu Nigeria ndi bi n’obodo oyibo.
Anyi na eme emume nke echeta onwu Nwanne anyi nwoke Dr Vincent Onwukanjo nke lakuru Onye nw’anyi na abali iri na ono nonwa nbu n’afor nke January, 2021.


Today we celebrate what would be the 70th birthday of the Founder of OGENDIGBO — Maazi Amaechi Ugochukwu Onyenkuzigbo aka Rev Dr Vince Amaechi Onwukanjo.
Founder of Reconcilers Evangelical Ministries & the educational charity REMEC in London.
Author of 5 Theology, and 6 Igbo language books, who started the 1st online igbo school & eBook – App in the UK.
An undocumented Biafran veteran who fought for the dignity of his blood and kin when conscripted at the tender age of 15, and a consistent cultural innovator who persevered in flying the flag of pride for the indigenous Igbo people in the Southeast of Nigeria and in Diaspora.
We celebrate the final Sabbath of a visionary who passed on to glory on the 14th January 2021.

Dr Vince Amaechi (Mazi Ugochukwu)

This is the official website of Ogendigbo

Follow:
Share:

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

NRI
omenala
NDỊ ANYỊ
ÒTÍḾKPÚ
Instagram
1   5
0   1
2   11
1   17
0   9
1   6
0   4
0   10
0   18
0   30
Follow Ogendigbo
Oge Ndi Igbo

Prioritising Time for Language Arts & Cultural Heritage.

Founded in 2011 by Dr Vince Amaechi / Maazi Ugochukwu Onye na Nkuzi Igbo.